Ndị Hibru 13:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Keleerenụ m ndị niile na-edu ndú+ n’etiti unu nakwa ndị nsọ niile. Ndị nọ n’Ịtali+ na-ekele unu.