Luk 22:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Otu mmụọ ozi nke si n’eluigwe pụtara ìhè n’ihu ya wee mee ka ọ dị ike.+ Ọrụ Ndịozi 23:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma n’abalị ụbọchị ahụ, Onyenwe anyị guzoro n’akụkụ ya,+ sị ya: “Nwee obi ike!+ N’ihi na dị ka ị nọworo na-agba àmà nke ọma+ n’ihe banyere m na Jeruselem, otú ahụkwa ka ị na-aghaghị ịgba àmà na Rom.”+
11 Ma n’abalị ụbọchị ahụ, Onyenwe anyị guzoro n’akụkụ ya,+ sị ya: “Nwee obi ike!+ N’ihi na dị ka ị nọworo na-agba àmà nke ọma+ n’ihe banyere m na Jeruselem, otú ahụkwa ka ị na-aghaghị ịgba àmà na Rom.”+