Ndị Rom 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Keleerenụ m Priska na Akwịla+ bụ́ ndị ọrụ ibe m+ n’ime Kraịst Jizọs, 1 Ndị Kọrịnt 16:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọgbakọ ndị dị n’Eshia na-ekele unu.+ Akwịla na Priska nakwa ọgbakọ nke dị n’ụlọ ha+ ji obi ha niile na-ekele unu n’ime Onyenwe anyị.
19 Ọgbakọ ndị dị n’Eshia na-ekele unu.+ Akwịla na Priska nakwa ọgbakọ nke dị n’ụlọ ha+ ji obi ha niile na-ekele unu n’ime Onyenwe anyị.