Jọn 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na anyị niile nwetara ihe n’ihe o nwejuru enweju,+ ya bụ, obiọma na-erughịrị mmadụ n’elu obiọma na-erughịrị mmadụ.+ Ndị Efesọs 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ m, bụ́ onye dị ala karịa onye kasị nta+ n’ime ndị nsọ niile, ka e nyere obiọma a na-erughịrị mmadụ,+ ka m wee zisaara ndị mba ọzọ+ ozi ọma banyere akụ̀+ Kraịst nke a na-apụghị ịghọta aghọta
16 N’ihi na anyị niile nwetara ihe n’ihe o nwejuru enweju,+ ya bụ, obiọma na-erughịrị mmadụ n’elu obiọma na-erughịrị mmadụ.+
8 Ọ bụ m, bụ́ onye dị ala karịa onye kasị nta+ n’ime ndị nsọ niile, ka e nyere obiọma a na-erughịrị mmadụ,+ ka m wee zisaara ndị mba ọzọ+ ozi ọma banyere akụ̀+ Kraịst nke a na-apụghị ịghọta aghọta