Diuterọnọmi 30:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na okwu ahụ dị gị nnọọ nso, n’ọnụ gị nakwa n’obi gị,+ ka i wee mee ya.+ Ezikiel 20:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “‘“M wee nye ha ụkpụrụ m;+ m mekwara ka ha mara mkpebi ikpe m,+ ka onye na-edebe ha wee site na ha dịrị ndụ.+ Jems 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma, bụrụnụ ndị na-eme okwu Chineke,+ unu abụla ndị na-anụ naanị ọnụnụ, ndị ji echiche ụgha na-aghọgbu onwe ha.+
11 “‘“M wee nye ha ụkpụrụ m;+ m mekwara ka ha mara mkpebi ikpe m,+ ka onye na-edebe ha wee site na ha dịrị ndụ.+
22 Ma, bụrụnụ ndị na-eme okwu Chineke,+ unu abụla ndị na-anụ naanị ọnụnụ, ndị ji echiche ụgha na-aghọgbu onwe ha.+