Jọn 8:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ha wee zaa ya, sị: “Nna anyị bụ Ebreham.”+ Jizọs wee sị ha: “Ọ bụrụ na unu bụ ụmụ Ebreham,+ na-arụnụ ọrụ Ebreham rụrụ. Mkpughe 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ‘Amaara m mkpagbu gị na ogbenye ị dara—ma ị bara ọgaranya+—amakwaara m nkwulu nke ndị na-asị na ha onwe ha bụ ndị Juu,+ ma ha abụghị, kama ha bụ ụlọ nzukọ Setan.+
39 Ha wee zaa ya, sị: “Nna anyị bụ Ebreham.”+ Jizọs wee sị ha: “Ọ bụrụ na unu bụ ụmụ Ebreham,+ na-arụnụ ọrụ Ebreham rụrụ.
9 ‘Amaara m mkpagbu gị na ogbenye ị dara—ma ị bara ọgaranya+—amakwaara m nkwulu nke ndị na-asị na ha onwe ha bụ ndị Juu,+ ma ha abụghị, kama ha bụ ụlọ nzukọ Setan.+