Ndị Rom 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Dị ka ihe atụ, ndị niile mehiere mgbe a na-enweghị iwu ga-ala n’iyi n’enweghị iwu;+ ma a ga-ekpe ndị niile mehiere n’okpuru iwu+ ikpe site n’iwu.+ Ndị Galeshia 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ndị niile na-adabere n’ọrụ nke iwu bụ ndị a bụrụ ọnụ; n’ihi na e dere, sị: “Onye a bụrụ ọnụ ka onye ọ bụla bụ, nke na-anọgideghị n’ihe niile e dere n’akwụkwọ mpịakọta nke Iwu ahụ ka o wee na-edebe ha.”+
12 Dị ka ihe atụ, ndị niile mehiere mgbe a na-enweghị iwu ga-ala n’iyi n’enweghị iwu;+ ma a ga-ekpe ndị niile mehiere n’okpuru iwu+ ikpe site n’iwu.+
10 N’ihi na ndị niile na-adabere n’ọrụ nke iwu bụ ndị a bụrụ ọnụ; n’ihi na e dere, sị: “Onye a bụrụ ọnụ ka onye ọ bụla bụ, nke na-anọgideghị n’ihe niile e dere n’akwụkwọ mpịakọta nke Iwu ahụ ka o wee na-edebe ha.”+