Ọrụ Ndịozi 18:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 kama ọ sịrị ha ka e mesịa,+ sịkwa ha: “M ga-abịakwute unu ọzọ, ma ọ bụrụ uche Jehova.”+ O wee banye ụgbọ mmiri n’Efesọs Ndị Rom 15:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 nke ga-eme na mgbe m ga-eji ọṅụ rute n’ebe unu nọ site n’uche Chineke, a ga-eme ka mụ na unu nweta ume.+ Jems 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Kama nke ahụ, unu kwesịrị ikwu, sị: “Ọ bụrụ uche Jehova,+ anyị ga-adị ndụ wee mee nke a ma ọ bụ nke ọzọ.”+
21 kama ọ sịrị ha ka e mesịa,+ sịkwa ha: “M ga-abịakwute unu ọzọ, ma ọ bụrụ uche Jehova.”+ O wee banye ụgbọ mmiri n’Efesọs
32 nke ga-eme na mgbe m ga-eji ọṅụ rute n’ebe unu nọ site n’uche Chineke, a ga-eme ka mụ na unu nweta ume.+
15 Kama nke ahụ, unu kwesịrị ikwu, sị: “Ọ bụrụ uche Jehova,+ anyị ga-adị ndụ wee mee nke a ma ọ bụ nke ọzọ.”+