Ndị Galeshia 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na ọ bụrụ na ihe nketa ahụ bụ n’ihi iwu, ọ bụkwaghị n’ihi nkwa;+ ebe Chineke ji obiọma nye ya Ebreham site ná nkwa o kwere ya.+
18 N’ihi na ọ bụrụ na ihe nketa ahụ bụ n’ihi iwu, ọ bụkwaghị n’ihi nkwa;+ ebe Chineke ji obiọma nye ya Ebreham site ná nkwa o kwere ya.+