Ndị Galeshia 5:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma m na-ekwu, sị, Nọgidenụ na-eje ije site na mmụọ nsọ,+ unu agaghịkwa emezu ọchịchọ anụ ahụ́ ọ bụla ma ọlị.+ Ndị Galeshia 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ bụrụkwa na unu bụ ndị mmụọ nsọ na-edu,+ unu anọghị n’okpuru iwu.+
16 Ma m na-ekwu, sị, Nọgidenụ na-eje ije site na mmụọ nsọ,+ unu agaghịkwa emezu ọchịchọ anụ ahụ́ ọ bụla ma ọlị.+