1 Ndị Kọrịnt 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma anyị natara, ọ bụghị mmụọ+ nke ụwa, kama mmụọ+ nke si na Chineke, ka anyị wee mara ihe niile Chineke ji obiọma nye anyị.+ 2 Ndị Kọrịnt 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ kawokwa anyị akara+ ya, nyekwa anyị ihe àmà+ nke ihe gaje ịbịa, ya bụ, mmụọ nsọ,+ n’ime obi anyị. 2 Timoti 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na Chineke nyere anyị, ọ bụghị mmụọ nke ụjọ,+ kama nke ike+ na nke ịhụnanya na nke uche zuru okè.+
12 Ma anyị natara, ọ bụghị mmụọ+ nke ụwa, kama mmụọ+ nke si na Chineke, ka anyị wee mara ihe niile Chineke ji obiọma nye anyị.+
22 Ọ kawokwa anyị akara+ ya, nyekwa anyị ihe àmà+ nke ihe gaje ịbịa, ya bụ, mmụọ nsọ,+ n’ime obi anyị.
7 N’ihi na Chineke nyere anyị, ọ bụghị mmụọ nke ụjọ,+ kama nke ike+ na nke ịhụnanya na nke uche zuru okè.+