11 n’ihi na mgbe a na-amụbeghị ha, mgbe ha na-emebeghịkwa ihe ọma ma ọ bụ ihe ọjọọ ọ bụla,+ ka nzube Chineke n’ihe banyere ime nhọrọ ahụ wee dabere, ọ bụghị n’ọrụ, kama n’Onye ahụ nke kpọrọ òkù,+
11 n’ịdị n’otu nke anyị na onye e kenyekwara anyị na ya dị ka ndị nketa,+ ebe a họpụtara anyị tupu oge eruo dị ka nzube nke onye ahụ si dị bụ́ onye ji ihe niile na-arụ ọrụ dị ka uche ya si agwa ya okwu,+
9 Ọ zọpụtara+ anyị ma kpọọ anyị òkù dị nsọ,+ ọ bụghị n’ihi ọrụ anyị,+ kama n’ihi nzube ya na obiọma ya nke na-erughịrị mmadụ. E nyere anyị nke a n’ime Kraịst Jizọs tupu mgbe dị anya gara aga,+