2 Ndị Tesalonaịka 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ka Onyenwe anyị na-eduzi obi unu n’ụzọ kwesịrị ekwesị, ya bụ, ka unu wee hụ Chineke n’anya,+ ka unu wee na-atachikwa obi+ n’ihi Kraịst.
5 Ka Onyenwe anyị na-eduzi obi unu n’ụzọ kwesịrị ekwesị, ya bụ, ka unu wee hụ Chineke n’anya,+ ka unu wee na-atachikwa obi+ n’ihi Kraịst.