2 Ndị Kọrịnt 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Hà bụ ndị Hibru? Mụ onwe bụkwa. Hà bụ ndị Izrel? Mụ onwe m bụkwa.+ Hà bụ mkpụrụ Ebreham? Abụkwa m.+ Ndị Filipaị 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 e biri m úgwù n’ụbọchị nke asatọ,+ esi m n’ezinụlọ Izrel, n’ebo Benjamin,+ abụ m onye Hibru nke ndị Hibru mụrụ;+ n’ihe banyere iwu, abụ m onye Farisii;+
22 Hà bụ ndị Hibru? Mụ onwe bụkwa. Hà bụ ndị Izrel? Mụ onwe m bụkwa.+ Hà bụ mkpụrụ Ebreham? Abụkwa m.+
5 e biri m úgwù n’ụbọchị nke asatọ,+ esi m n’ezinụlọ Izrel, n’ebo Benjamin,+ abụ m onye Hibru nke ndị Hibru mụrụ;+ n’ihe banyere iwu, abụ m onye Farisii;+