31 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị bụ Chineke ebere.+ Ọ gaghị agbahapụ gị ma ọ bụ laa gị n’iyi ma ọ bụ chefuo ọgbụgba ndụ+ nna nna gị hà nke ọ ṅụụrụ ha n’iyi.
5 ọ bụghị n’ihi ọrụ+ ezi omume nke anyị rụrụ,+ kama dị ka ebere ya si dị,+ ọ zọpụtara anyị site n’ịsa ahụ́+ ahụ nke mere ka anyị dị ndụ+ nakwa site n’iji mmụọ nsọ mee ka anyị dị ọhụrụ.+