Ndị Rom 11:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi na achọghị m ka unu ghara ịma banyere ihe nzuzo a dị nsọ,+ ụmụnna m, ka unu wee ghara ịbụ ndị nwere uche n’anya onwe ha: na ụfọdụ ndị Izrel ghọrọ ndị ihe na-adịkwaghị emetụ n’obi+ ruo mgbe ọnụ ọgụgụ zuru ezu+ nke ndị mba ọzọ batara,+ Mkpughe 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M wee nụ ọnụ ọgụgụ nke ndị ahụ a kara akara, ya bụ, otu narị puku na puku iri anọ na puku anọ,+ bụ́ ndị a kara akara n’ebo niile+ nke ụmụ Izrel:+
25 N’ihi na achọghị m ka unu ghara ịma banyere ihe nzuzo a dị nsọ,+ ụmụnna m, ka unu wee ghara ịbụ ndị nwere uche n’anya onwe ha: na ụfọdụ ndị Izrel ghọrọ ndị ihe na-adịkwaghị emetụ n’obi+ ruo mgbe ọnụ ọgụgụ zuru ezu+ nke ndị mba ọzọ batara,+
4 M wee nụ ọnụ ọgụgụ nke ndị ahụ a kara akara, ya bụ, otu narị puku na puku iri anọ na puku anọ,+ bụ́ ndị a kara akara n’ebo niile+ nke ụmụ Izrel:+