Ndị Rom 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Unu enyefekwala akụkụ ahụ́ unu n’aka mmehie+ ka ọ bụrụ ngwá ọgụ nke ajọ omume,+ kama na-enyefenụ onwe unu n’aka Chineke dị ka ndị si ná ndị nwụrụ anwụ dị ndụ,+ na-enyefekwanụ akụkụ ahụ́ unu n’aka Chineke ka ọ bụrụ ngwá ọgụ+ nke ezi omume.
13 Unu enyefekwala akụkụ ahụ́ unu n’aka mmehie+ ka ọ bụrụ ngwá ọgụ nke ajọ omume,+ kama na-enyefenụ onwe unu n’aka Chineke dị ka ndị si ná ndị nwụrụ anwụ dị ndụ,+ na-enyefekwanụ akụkụ ahụ́ unu n’aka Chineke ka ọ bụrụ ngwá ọgụ+ nke ezi omume.