1 Timoti 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Na-echebara ihe ndị a echiche;+ na-etinye obi gị dum na ha, ka ọganihu+ gị wee pụta ìhè n’ebe mmadụ niile nọ.
15 Na-echebara ihe ndị a echiche;+ na-etinye obi gị dum na ha, ka ọganihu+ gị wee pụta ìhè n’ebe mmadụ niile nọ.