1 Ndị Kọrịnt 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na dị nnọọ ka ahụ́ ahụ bụ otu ma nwee ọtụtụ akụkụ, ọ bụ ezie na akụkụ niile nke ahụ́ ahụ dị ọtụtụ, ha bụ otu ahụ́,+ otú ahụ ka Kraịst dịkwa.+
12 N’ihi na dị nnọọ ka ahụ́ ahụ bụ otu ma nwee ọtụtụ akụkụ, ọ bụ ezie na akụkụ niile nke ahụ́ ahụ dị ọtụtụ, ha bụ otu ahụ́,+ otú ahụ ka Kraịst dịkwa.+