Mak 7:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 ịkwa iko nke di ma ọ bụ nwunye, inwe anyaukwu,+ ajọ omume, aghụghọ, omume rụrụ arụ,+ anyaụfụ, nkwulu, mpako, enweghị ezi uche.
22 ịkwa iko nke di ma ọ bụ nwunye, inwe anyaukwu,+ ajọ omume, aghụghọ, omume rụrụ arụ,+ anyaụfụ, nkwulu, mpako, enweghị ezi uche.