-
1 Pita 4:11Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
11 Ọ bụrụ na onye ọ bụla na-ekwu okwu, ya kwuo dị ka ọ̀ bụ okwu dị nsọ nke Chineke;+ ọ bụrụ na onye ọ bụla na-eje ozi,+ ya jee ozi dị ka onye dabeere n’ike nke Chineke na-enye;+ ka e wee nye Chineke otuto n’ihe niile+ site n’aka Jizọs Kraịst. Ọ bụ ya nwe otuto+ na ike ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.
-