2 Timoti 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 kwusaa okwu Chineke,+ jiri ịnụ ọkụ n’obi na-ekwusa ya n’oge dị mma,+ n’oge nsogbu,+ jiri ogologo ntachi obi+ niile na nkà izi ihe dọọ aka ná ntị,+ baa mba, gbaakwa ndị mmadụ ume.
2 kwusaa okwu Chineke,+ jiri ịnụ ọkụ n’obi na-ekwusa ya n’oge dị mma,+ n’oge nsogbu,+ jiri ogologo ntachi obi+ niile na nkà izi ihe dọọ aka ná ntị,+ baa mba, gbaakwa ndị mmadụ ume.