1 Pita 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Na-elenụ ibe unu ọbịa n’atamughị ntamu.+ 3 Jọn 8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya mere, anyị ji ụgwọ ịnabata ndị dị otú ahụ nke ọma,+ ka anyị wee ghọọ ndị ha na ha na-arụkọ ọrụ n’eziokwu ahụ.+
8 Ya mere, anyị ji ụgwọ ịnabata ndị dị otú ahụ nke ọma,+ ka anyị wee ghọọ ndị ha na ha na-arụkọ ọrụ n’eziokwu ahụ.+