Jems 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Unu na-achọ, ma unu adịghị enweta. Unu na-egbu ọchụ,+ na-enwekwa anyaukwu,+ ma unu enweghị ike inweta. Unu na-alụ ọgụ+ ma na-ebu agha. Unu adịghị enweta n’ihi na unu adịghị arịọ. 1 Jọn 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Onye ọ bụla nke kpọrọ+ nwanna ya asị bụ ogbu mmadụ,+ unu makwaara na ọ dịghị ogbu mmadụ+ nke nwere ndụ ebighị ebi n’ime ya.+
2 Unu na-achọ, ma unu adịghị enweta. Unu na-egbu ọchụ,+ na-enwekwa anyaukwu,+ ma unu enweghị ike inweta. Unu na-alụ ọgụ+ ma na-ebu agha. Unu adịghị enweta n’ihi na unu adịghị arịọ.
15 Onye ọ bụla nke kpọrọ+ nwanna ya asị bụ ogbu mmadụ,+ unu makwaara na ọ dịghị ogbu mmadụ+ nke nwere ndụ ebighị ebi n’ime ya.+