Ndị Rom 15:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi ya, mgbe m mesịrị ihe a wee wegara ha mkpụrụ a+ n’enweghị ihe mere ya, m ga-abata na nke unu ma m gawa Spen.+
28 N’ihi ya, mgbe m mesịrị ihe a wee wegara ha mkpụrụ a+ n’enweghị ihe mere ya, m ga-abata na nke unu ma m gawa Spen.+