Matiu 27:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 Ọtụtụ ndị inyom nọkwa n’ebe ahụ, ha nọ n’ebe dịtụ anya na-ele anya.+ Ha bụ ndị si Galili soro Jizọs ka ha wee na-ejere ya ozi;+ Luk 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 na Joana+ nwunye Kuza, bụ́ onye na-elekọtara Herọd ụlọ, na Suzana na ọtụtụ ụmụ nwaanyị ndị ọzọ, ndị ji ihe ha nwere na-ejere ha ozi. Ọrụ Ndịozi 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ọbụnakwa n’ahụ́ ndị ohu m ndị nwoke na n’ahụ́ ndị ohu m ndị nwaanyị ka m ga-awụkwasị mmụọ m n’ụbọchị ndị ahụ, ha ga-ebukwa amụma.+
55 Ọtụtụ ndị inyom nọkwa n’ebe ahụ, ha nọ n’ebe dịtụ anya na-ele anya.+ Ha bụ ndị si Galili soro Jizọs ka ha wee na-ejere ya ozi;+
3 na Joana+ nwunye Kuza, bụ́ onye na-elekọtara Herọd ụlọ, na Suzana na ọtụtụ ụmụ nwaanyị ndị ọzọ, ndị ji ihe ha nwere na-ejere ha ozi.
18 ọbụnakwa n’ahụ́ ndị ohu m ndị nwoke na n’ahụ́ ndị ohu m ndị nwaanyị ka m ga-awụkwasị mmụọ m n’ụbọchị ndị ahụ, ha ga-ebukwa amụma.+