Ọrụ Ndịozi 18:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Otú ọ dị, mgbe Pọl nọkwuru ọtụtụ ụbọchị, ebe ọ bụ na ọ kpadara ntutu isi+ ya na Senkrea,+ n’ihi na o nwere nkwa o kwere, ọ sịrị ụmụnna ahụ ka e mesịa ma soro ụgbọ mmiri gawa Siria, Prisila na Akwịla sokwa ya.
18 Otú ọ dị, mgbe Pọl nọkwuru ọtụtụ ụbọchị, ebe ọ bụ na ọ kpadara ntutu isi+ ya na Senkrea,+ n’ihi na o nwere nkwa o kwere, ọ sịrị ụmụnna ahụ ka e mesịa ma soro ụgbọ mmiri gawa Siria, Prisila na Akwịla sokwa ya.