1 Ndị Kọrịnt 16:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọgbakọ ndị dị n’Eshia na-ekele unu.+ Akwịla na Priska nakwa ọgbakọ nke dị n’ụlọ ha+ ji obi ha niile na-ekele unu n’ime Onyenwe anyị. Ndị Kọlọsi 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Keleerenụ m ụmụnna ndị nọ na Leodisia, keleekwanụ Nimfa na ọgbakọ dị n’ụlọ ya.+ Faịlimọn 2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 na Afia, bụ́ nwanna anyị nwaanyị na Akịpọs,+ bụ́ onye agha ibe anyị,+ nakwa ọgbakọ nke dị n’ụlọ gị,+ akwụkwọ:
19 Ọgbakọ ndị dị n’Eshia na-ekele unu.+ Akwịla na Priska nakwa ọgbakọ nke dị n’ụlọ ha+ ji obi ha niile na-ekele unu n’ime Onyenwe anyị.
2 na Afia, bụ́ nwanna anyị nwaanyị na Akịpọs,+ bụ́ onye agha ibe anyị,+ nakwa ọgbakọ nke dị n’ụlọ gị,+ akwụkwọ: