Ndị Rom 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọ dị m ka ya bụrụ na e doro mụ onwe m iche dị ka onye a bụrụ ọnụ n’ebe Kraịst nọ maka ụmụnna m,+ bụ́ ndị ikwu m n’anụ ahụ́,+ Ndị Rom 16:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Keleenụ Andrọnaịkọs na Junias, bụ́ ndị ikwu m+ na ndị mkpọrọ ibe m,+ bụ́ ndị a ma ama n’etiti ndịozi, ndị bụwokwara ndị na-eso ụzọ Kraịst+ ruo ogologo oge karịa mụ onwe m.
3 N’ihi na ọ dị m ka ya bụrụ na e doro mụ onwe m iche dị ka onye a bụrụ ọnụ n’ebe Kraịst nọ maka ụmụnna m,+ bụ́ ndị ikwu m n’anụ ahụ́,+
7 Keleenụ Andrọnaịkọs na Junias, bụ́ ndị ikwu m+ na ndị mkpọrọ ibe m,+ bụ́ ndị a ma ama n’etiti ndịozi, ndị bụwokwara ndị na-eso ụzọ Kraịst+ ruo ogologo oge karịa mụ onwe m.