Ndị Efesọs 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma onye ahụ nke pụrụ ime ihe nke ukwuu karịa ihe niile anyị na-arịọ ma ọ bụ na-eche n’echiche,+ dị ka ike ya nke na-arụ ọrụ n’ime anyị si dị,+ Jud 24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Onye ahụ nke nwere ike ichebe+ unu ka unu ghara ịsụ ngọngọ, onye nwekwara ike iche unu n’ihu ebube ya dị ka ndị na-enweghị ntụpọ+ n’oké ọṅụ,
20 Ma onye ahụ nke pụrụ ime ihe nke ukwuu karịa ihe niile anyị na-arịọ ma ọ bụ na-eche n’echiche,+ dị ka ike ya nke na-arụ ọrụ n’ime anyị si dị,+
24 Onye ahụ nke nwere ike ichebe+ unu ka unu ghara ịsụ ngọngọ, onye nwekwara ike iche unu n’ihu ebube ya dị ka ndị na-enweghị ntụpọ+ n’oké ọṅụ,