1 Ndị Kọrịnt 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ebe Chineke na-ekpe ndị nọ n’èzí ikpe?+ “Wepụnụ onye ọjọọ ahụ n’etiti unu.”+ 2 Jọn 10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ bụrụ na onye ọ bụla abịakwute unu ma o wetaghị ozizi a, unu anabatala ya n’ebe obibi unu,+ unu ekelekwala ya.+
10 Ọ bụrụ na onye ọ bụla abịakwute unu ma o wetaghị ozizi a, unu anabatala ya n’ebe obibi unu,+ unu ekelekwala ya.+