5 N’ihi na unu maara nke a, unu onwe unu ghọtakwara na ọ dịghị onye na-akwa iko+ ma ọ bụ onye na-adịghị ọcha ma ọ bụ onye anyaukwu+—nke pụtara ịbụ onye na-ekpere arụsị—nwere ihe nketa ọ bụla n’alaeze nke Kraịst na nke Chineke.+
15 N’azụ obodo ka nkịta+ na ndị na-eme mgbaasị+ na ndị na-akwa iko+ na ndị na-egbu ọchụ na ndị na-ekpere arụsị na onye ọ bụla nke nwere mmasị n’ịgha ụgha, nke na-aghakwa ụgha,+ nọ.’