Matiu 19:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee sị ha: “Mozis kwetara ka unu na-agba nwunye unu alụkwaghịm n’ihi na obi kpọrọ unu nkụ,+ ma ọ bụghị otú ahụ ka ọ dị site ná mmalite.+
8 O wee sị ha: “Mozis kwetara ka unu na-agba nwunye unu alụkwaghịm n’ihi na obi kpọrọ unu nkụ,+ ma ọ bụghị otú ahụ ka ọ dị site ná mmalite.+