Luk 10:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ma, ihe dị mkpa bụ ihe ole na ole+ ma ọ bụ naanị otu ihe. Ma Meri họọrọ òkè dị mma,+ a gaghịkwa anapụ ya nke ahụ.” 1 Timoti 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma nwaanyị nke bụ́ nwaanyị di ya nwụrụ n’ezie na onye nọ n’ụkọ+ etinyewo olileanya ya n’ebe Chineke nọ,+ ọ na-arịọsikwa arịrịọ ike ma na-ekpe ekpere abalị na ehihie.+
42 Ma, ihe dị mkpa bụ ihe ole na ole+ ma ọ bụ naanị otu ihe. Ma Meri họọrọ òkè dị mma,+ a gaghịkwa anapụ ya nke ahụ.”
5 Ma nwaanyị nke bụ́ nwaanyị di ya nwụrụ n’ezie na onye nọ n’ụkọ+ etinyewo olileanya ya n’ebe Chineke nọ,+ ọ na-arịọsikwa arịrịọ ike ma na-ekpe ekpere abalị na ehihie.+