Ndị Galeshia 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Otú ọ dị, ụmụnna m, a kpọrọ unu ka unu nwere onwe unu;+ ma unu ejila nnwere onwe a mere ihe na-akpali anụ ahụ́,+ kama werenụ ịhụnanya na-agbara ibe unu ohu.+
13 Otú ọ dị, ụmụnna m, a kpọrọ unu ka unu nwere onwe unu;+ ma unu ejila nnwere onwe a mere ihe na-akpali anụ ahụ́,+ kama werenụ ịhụnanya na-agbara ibe unu ohu.+