Jọn 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jizọs zara ya, sị: “A sị na ị maara onyinye Chineke na-enye n’efu+ na onye+ na-asị gị, ‘Nye m mmiri ka m ṅụọ,’ ị gaara arịọ ya, ọ gakwaara enye gị mmiri na-enye ndụ.”+ Jọn 4:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Nwaanyị ahụ wee sị ya: “Amaara m na Mesaya+ na-abịa, bụ́ onye a na-akpọ Kraịst.+ Mgbe ọ bụla ọ bịara, ọ ga-agwa anyị ihe niile hoo haa.”
10 Jizọs zara ya, sị: “A sị na ị maara onyinye Chineke na-enye n’efu+ na onye+ na-asị gị, ‘Nye m mmiri ka m ṅụọ,’ ị gaara arịọ ya, ọ gakwaara enye gị mmiri na-enye ndụ.”+
25 Nwaanyị ahụ wee sị ya: “Amaara m na Mesaya+ na-abịa, bụ́ onye a na-akpọ Kraịst.+ Mgbe ọ bụla ọ bịara, ọ ga-agwa anyị ihe niile hoo haa.”