Ndị Filipaị 2:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na enweghị m onye ọzọ nke nwere ụdị obi o nwere,+ bụ́ onye ihe banyere unu ga-emetụ n’obi n’ezie. 1 Timoti 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Adịla na-eleghara onyinye ahụ+ dị n’ime gị anya, nke e nyere gị site n’ibu amụma,+ mgbe òtù ndị okenye bikwasịkwara gị aka n’isi.+
20 N’ihi na enweghị m onye ọzọ nke nwere ụdị obi o nwere,+ bụ́ onye ihe banyere unu ga-emetụ n’obi n’ezie.
14 Adịla na-eleghara onyinye ahụ+ dị n’ime gị anya, nke e nyere gị site n’ibu amụma,+ mgbe òtù ndị okenye bikwasịkwara gị aka n’isi.+