2 Ndị Tesalonaịka 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Nke a bụ ekele m, nke mụ onwe m bụ́ Pọl ji aka m dee,+ nke bụ́ ihe ịrịba ama n’akwụkwọ ozi ọ bụla; otú a ka m si ede ihe. Faịlimọn 19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mụ onwe m bụ́ Pọl, ọ bụ m ji aka m na-ede ya:+ aga m akwụ gị ya, ọ baghị uru ịgwawa gị ya, e kwuwerị, i ji m ọbụna onwe gị n’ụgwọ.
17 Nke a bụ ekele m, nke mụ onwe m bụ́ Pọl ji aka m dee,+ nke bụ́ ihe ịrịba ama n’akwụkwọ ozi ọ bụla; otú a ka m si ede ihe.
19 Mụ onwe m bụ́ Pọl, ọ bụ m ji aka m na-ede ya:+ aga m akwụ gị ya, ọ baghị uru ịgwawa gị ya, e kwuwerị, i ji m ọbụna onwe gị n’ụgwọ.