Jọn 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Otú ọ dị, ọ bụ ndị niile nabatara ya+ ka o nyere ikike ịghọ ụmụ Chineke,+ n’ihi na ha nwere okwukwe n’aha ya;+ Ndị Galeshia 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ka o wee tọhapụ ndị nọ n’okpuru iwu+ site n’ịzụrụ ha,+ ka anyị onwe anyị wee bụrụ ndị e doro ịbụ ụmụ.+
12 Otú ọ dị, ọ bụ ndị niile nabatara ya+ ka o nyere ikike ịghọ ụmụ Chineke,+ n’ihi na ha nwere okwukwe n’aha ya;+
5 ka o wee tọhapụ ndị nọ n’okpuru iwu+ site n’ịzụrụ ha,+ ka anyị onwe anyị wee bụrụ ndị e doro ịbụ ụmụ.+