2 Ndị Kọrịnt 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na site n’oké mkpagbu na ihe na-ewute m n’obi ka m ji ọtụtụ anya mmiri+ detara unu akwụkwọ, ọ bụghị ka o wee wute+ unu, kama ka unu wee mara ịhụnanya nke m nwere karịsịa n’ebe unu nọ. 2 Ndị Kọrịnt 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na, ha na-ekwu, sị: “Akwụkwọ ozi ya na-adị arọ, na-adịkwa ike, ma ọnụnọ ya onwe ya adịghị ike,+ okwu ya bụkwa ihe efu.”+
4 N’ihi na site n’oké mkpagbu na ihe na-ewute m n’obi ka m ji ọtụtụ anya mmiri+ detara unu akwụkwọ, ọ bụghị ka o wee wute+ unu, kama ka unu wee mara ịhụnanya nke m nwere karịsịa n’ebe unu nọ.
10 N’ihi na, ha na-ekwu, sị: “Akwụkwọ ozi ya na-adị arọ, na-adịkwa ike, ma ọnụnọ ya onwe ya adịghị ike,+ okwu ya bụkwa ihe efu.”+