2 Ndị Kọrịnt 12:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ bụ m rịọrọ Taịtọs ka ọ bịakwute unu, ọ bụkwa m zipụrụ nwanna ahụ so ya. Taịtọs erigbughị unu ma ọlị, ka ò rigburu unu?+ Ọ̀ bụ na anyị ejegharịghị n’otu mmụọ ahụ?+ Ọ̀ bụ na anyị ejegharịghịkwa n’otu nzọụkwụ ahụ?
18 Ọ bụ m rịọrọ Taịtọs ka ọ bịakwute unu, ọ bụkwa m zipụrụ nwanna ahụ so ya. Taịtọs erigbughị unu ma ọlị, ka ò rigburu unu?+ Ọ̀ bụ na anyị ejegharịghị n’otu mmụọ ahụ?+ Ọ̀ bụ na anyị ejegharịghịkwa n’otu nzọụkwụ ahụ?