Ọrụ Ndịozi 18:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ebe ya na ha nwere otu ụdị aka ọrụ, o binyeere ha n’ebe obibi ha, ha rụkọkwara ọrụ,+ n’ihi na aka ọrụ ha bụ ịkpa ákwà ụlọikwuu. 1 Ndị Kọrịnt 9:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Gịnịzi bụ ụgwọ ọrụ m? Na mgbe m na-ezisa ozi ọma ka m wee kwusaa ozi ọma n’anaghị ihe ọ bụla,+ ka m wee ghara imebi ikike m nwere n’ozi ọma ahụ.
3 ebe ya na ha nwere otu ụdị aka ọrụ, o binyeere ha n’ebe obibi ha, ha rụkọkwara ọrụ,+ n’ihi na aka ọrụ ha bụ ịkpa ákwà ụlọikwuu.
18 Gịnịzi bụ ụgwọ ọrụ m? Na mgbe m na-ezisa ozi ọma ka m wee kwusaa ozi ọma n’anaghị ihe ọ bụla,+ ka m wee ghara imebi ikike m nwere n’ozi ọma ahụ.