Ndị Rom 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ana m edetara unu akwụkwọ, unu niile ndị nọ na Rom bụ́ ndị Chineke hụrụ n’anya, ndị a kpọrọ+ ịbụ ndị nsọ:+ Ka obiọma na-erughịrị mmadụ na udo+ nke si n’aka Chineke bụ́ Nna anyị nakwa n’aka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dịrị unu.+ Ndị Efesọs 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka Chineke na Nna nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst+ bụrụ onye a gọziri agọzi, n’ihi na o jiriwo ngọzi niile nke mmụọ nsọ gọzie anyị+ n’ebe ndị dị n’eluigwe+ n’ịdị n’otu nke anyị na Kraịst, Ndị Filipaị 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka obiọma na-erughịrị mmadụ na udo nke si n’aka Chineke bụ́ Nna anyị nakwa Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dịrị unu.+
7 Ana m edetara unu akwụkwọ, unu niile ndị nọ na Rom bụ́ ndị Chineke hụrụ n’anya, ndị a kpọrọ+ ịbụ ndị nsọ:+ Ka obiọma na-erughịrị mmadụ na udo+ nke si n’aka Chineke bụ́ Nna anyị nakwa n’aka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dịrị unu.+
3 Ka Chineke na Nna nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst+ bụrụ onye a gọziri agọzi, n’ihi na o jiriwo ngọzi niile nke mmụọ nsọ gọzie anyị+ n’ebe ndị dị n’eluigwe+ n’ịdị n’otu nke anyị na Kraịst,
2 Ka obiọma na-erughịrị mmadụ na udo nke si n’aka Chineke bụ́ Nna anyị nakwa Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dịrị unu.+