Ndị Rom 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Eziokwu+ ka m na-ekwu n’ime Kraịst; ọ bụghị ụgha ka m na-agha,+ ebe akọ na uche m so m na-agba àmà n’ime mmụọ nsọ,
9 Eziokwu+ ka m na-ekwu n’ime Kraịst; ọ bụghị ụgha ka m na-agha,+ ebe akọ na uche m so m na-agba àmà n’ime mmụọ nsọ,