Ndị Hibru 13:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Na-eruberenụ ndị na-edu ndú n’etiti unu isi,+ na-anọkwanụ n’okpuru ha,+ n’ihi na ha na-eche mkpụrụ obi unu nche dị ka ndị ga-aza ajụjụ;+ ka ha wee jiri ọṅụ na-eme nke a, ọ bụghị ịsụ ude, n’ihi na nke a ga-emebiri unu ihe.+ 1 Pita 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ọ bụghịkwa ime ndị bụ́ ihe nketa nke Chineke+ dị ka ọ̀ bụ unu nwe ha,+ kama ghọọrọnụ ìgwè atụrụ ahụ ihe nlereanya.+
17 Na-eruberenụ ndị na-edu ndú n’etiti unu isi,+ na-anọkwanụ n’okpuru ha,+ n’ihi na ha na-eche mkpụrụ obi unu nche dị ka ndị ga-aza ajụjụ;+ ka ha wee jiri ọṅụ na-eme nke a, ọ bụghị ịsụ ude, n’ihi na nke a ga-emebiri unu ihe.+
3 ọ bụghịkwa ime ndị bụ́ ihe nketa nke Chineke+ dị ka ọ̀ bụ unu nwe ha,+ kama ghọọrọnụ ìgwè atụrụ ahụ ihe nlereanya.+