1 Ndị Kọrịnt 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na anyị bụ ndị ha na Chineke na-arụkọ ọrụ.+ Unu bụ ubi Chineke nke a na-arụ ọrụ na ya,+ ụlọ nke Chineke na-ewu.+ 1 Jọn 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ọ bụ ihe anyị hụrụ, nke anyị nụkwara, ka anyị na-akọrọ unu,+ ka anyị na unu wee na-emekọrịta ihe.+ Ọ bụkwa Nna ahụ na Ọkpara ya bụ́ Jizọs Kraịst+ ka anyị na ha na-enwe mmekọrịta a.+
9 N’ihi na anyị bụ ndị ha na Chineke na-arụkọ ọrụ.+ Unu bụ ubi Chineke nke a na-arụ ọrụ na ya,+ ụlọ nke Chineke na-ewu.+
3 ọ bụ ihe anyị hụrụ, nke anyị nụkwara, ka anyị na-akọrọ unu,+ ka anyị na unu wee na-emekọrịta ihe.+ Ọ bụkwa Nna ahụ na Ọkpara ya bụ́ Jizọs Kraịst+ ka anyị na ha na-enwe mmekọrịta a.+