2 Ndị Kọrịnt 12:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ùnu anọwo na-eche n’oge a niile na anyị anọwo na-azara ọnụ anyị n’ihu unu? Ọ bụ n’ihu Chineke ka anyị na-ekwu okwu n’ime Kraịst. Ma, ndị m hụrụ n’anya, ihe niile bụ maka iwuli unu elu.+
19 Ùnu anọwo na-eche n’oge a niile na anyị anọwo na-azara ọnụ anyị n’ihu unu? Ọ bụ n’ihu Chineke ka anyị na-ekwu okwu n’ime Kraịst. Ma, ndị m hụrụ n’anya, ihe niile bụ maka iwuli unu elu.+