36 Ma m nwere àmà ka nke Jọn ukwuu, n’ihi na ọ bụ ọrụ ndị ahụ Nna m kenyere m ịrụ, bụ́ ọrụ ndị m na-arụ,+ na-agba àmà banyere m na ọ bụ Nna m zitere m.
38 Ma ọ bụrụ na m na-arụ ha, ọ bụrụgodị na unu ekwereghị na m, kwerenụ ọrụ ndị ahụ,+ ka unu wee mara ma nọgide na-amara na mụ na Nna m dị n’otu, nakwa na Nna m na mụ onwe m dịkwa n’otu.”+