Ndị Galeshia 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Obi siri m ike+ banyere unu ndị ha na Onyenwe anyị dị n’otu+ na unu agaghị eche ihe dị iche; ma onye ahụ nke na-akpatara unu nsogbu+ ga-anata ikpe ya,+ onye ọ sọrọ ya bụrụ.
10 Obi siri m ike+ banyere unu ndị ha na Onyenwe anyị dị n’otu+ na unu agaghị eche ihe dị iche; ma onye ahụ nke na-akpatara unu nsogbu+ ga-anata ikpe ya,+ onye ọ sọrọ ya bụrụ.