Ọrụ Ndịozi 13:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 marakwanụ na site n’Onye a, a na-akpọ onye ọ bụla kwere ekwe onye ikpe na-amaghị+ n’ihe niile a na-apụghị isite n’iwu Mozis+ kpọọ unu ndị ikpe na-amaghị. Ndị Rom 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ya mere, ebe a kpọworo anyị ndị ezi omume n’ihi okwukwe,+ ka anyị na Chineke dịrị n’udo+ site n’aka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, Ndị Rom 8:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ònye ga-ebo ndị Chineke họọrọ ebubo?+ Ọ bụ Chineke bụ Onye na-akpọ ha ndị ezi omume.+
39 marakwanụ na site n’Onye a, a na-akpọ onye ọ bụla kwere ekwe onye ikpe na-amaghị+ n’ihe niile a na-apụghị isite n’iwu Mozis+ kpọọ unu ndị ikpe na-amaghị.
5 Ya mere, ebe a kpọworo anyị ndị ezi omume n’ihi okwukwe,+ ka anyị na Chineke dịrị n’udo+ site n’aka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst,